isimbidotv isimbidopost igboamaka ndiigbo igbokwenu igbo southeast tradition culture celebrity nollywood sports proverbs life family football marriage actor birthdaywishes celebritygist celebrityprofile egwuregwub igbomovies politics women actress adultery barcelona soulkimonos
Ka anyị gba egwu
.
#IsimbidoTv #IsimbidoPost
.
Ka anyị gba egwu ga-abịara gị n'ehihie echi bụ Satọdee ma ya kụọ elekere mbụ. Anyi nwere ọtụtụ egwu ndị bụ ịgba anyị ga akụpụrụ unu. Ya mere, hapụ ihe onyonyo gị na Startimes Channel 172 iji sonyere anyị.
.
#IsimbidoTv #IsimbidoPost #Music #Artiste #Dance #IgboAmaka #Igbo #SouthEast #IgboKwenu #AsụsụIgbo #NdiIgbo
.
Trans
.
Ka anyị gba egwu (Let's Dance) will come your way tomorrow being Saturday. It will start by 1pm. Isimbido TV is on Startimes Channel 172
Kirienu egwu a (agba nke abụọ)
.
#IsimbidoTv #IsimbidoPost
.
A ma m nke ọma na agba nke mbụ egwu a mmadụ abụọ a gụrụ masịrị unu nke ụkwụụ. Ngwa, kirienu agba nke abụọ ya. Ụwa bụ ụwa Chukwu!
.
#IsimbidoTv #IsimbidoPost #Music #Song #Musicians #IgboAmaka #Igbo #SouthEast #AsụsụIgbo #NdiIgbo #IgboKwenu
Credit: Evangelist Jenny & Kenny
Ụwa agwụbeghị
.
#IsimbidoTv #IsimbidoPost
.
Aha mmadụ bụ Ndubuisi. Ya mere, ekwekwala n'ụwa agwụla n'ime ọnọdụ ọ bụla ị hụrụ onwe gị. Sonyere anyị n'Oge Amara nke ụbọchị echi bụ Fraịdee ka ịmata uru dị na mmadụ ikwenyesike n'agbanyeghị ọnọdụ ọ bụla. Ihe emume a ga-ebido n'elekere asaa nke ụtụtụ. Isimbido TV nọ na Startimes Channel 172
.
#IsimbidoTv #IsimbidoPost #OgeAmara #Life #Grace #Belief #AsụsụIgbo #NdiIgbo #IgboAmaka #Igbo #Startimes .
Trans
.
Join us on Oge Amara tomorrow being Friday for an interesting topic on why you should not give up. It will start by 7am. IsimbidoTv is on Startimes Channel 172
Añụrị nke nwanne gọvanọ
.
#IsimbidoTv #IsimbidoPost
.
Añụrị jupụtara nwanyị a n'obi n'ihi mmeri nke Emeka Ihedioha nwetara dịka aka ga-achị steeti Imo. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si eri nkwa.
.
#IsimbidoTv #IsimbidoPost #Politics #ImoState #EmekaIhedioha #PDP #IgboAmaka #Igbo #SouthEast #IgboKwenu #AsụsụIgbo #NdiIgbo
Taa bụ ncheta ọmụmụ Onyeka Onwenu
.
#IsimbidoTv #IsimbidoPost
.
Taa bụ ncheta ọmụmụ otu nwaanyị Igbo ji eje mba. Aha ya bụ Onyeka Onwenu. Nwaanyị a ka ama nke ọma n'ihe banyere ịgụ egwu na ime ejije. Dịka ọ na-eme ncheta ọmụmụ ya taa, ọfọ ogologo ndụ na ahụ isiike ka anyị na-agọrọ ya. Ka Obinigwe gọzie ma tụkwasịrị ya ndụ n'elu ndụ... Iseeee!!! Ụmụ Igbo, kedụ ọfọ ọma unu na-agọrọ nwaanyị a taa ọ na-eme ncheta ọmụmụ ya? @onyekaonwenu
.
#IsimbidoTv #IsimbidoPost #Celebrity #BirthdayWishes #Actress #Nollywood #Musician #IgboAmaka #AsụsụIgbo #NdiIgbo #IgboKwenu
.
Trans
.
Today is Onyeka Onwenu's birthday. She is a popular Nigerian musician and actress. As she celebrates her birthday today, we wish her long life and a refined health. Please wish her a happy birthday.
Ugo eberela na mgbagwụ
.
#IsimbidoTv #IsimbidoPost
.
Taa ka òtù egwu bọọlụ Manchester United na Barcelona ga-achịpụ ya n'egwuregwu bọọlụ nke UCL. Ebe ha ga-anọ mee nke a bụ n'ama egwuregwu Manchester United nọ n'Old Trafford. Ọ bụ Man U ka ọ bụ Barcelona ga-emeri? Gwa anyị ihe bụ uche gị.
.
#IsimbidoTv #IsimbidoPost #Football #Sports #UCL #EuropeanFootball #Igbo #IgboKwenu #IgboAmaka #AsụsụIgbo #EgwuregwuBọọlụ #NdiIgbo #ManU #Barcelona .
Trans
.
Manchester United and Barcelona will meet tonight for the first leg of the UCL quarter finals. It will take place at Old Trafford. Which football club do you think will come out victorious? Manchester United or Barcelona?
Collecter les statistiques #ISIMBIDOTV effectuez une recherche à l'obtention des statistiques (Aller à la sélection).